Location via proxy:   [ UP ]  
[Report a bug]   [Manage cookies]                

Ilorin

Obodo dina Nigeria

Ilorin bụ ama ukwu no na Afrịka ala ana-kpo Naigeria.

Ebe Ilorin no na Naigeria.
Ahmadu Bello Way na Ilorin.

Ǫmúmú-àlà

dezie

Ilorin di na ebe odida anyanwų Nigeria na Ȯra Kwara ( 08°30′00″N, 04°33′00″E). O bụ ịsị óche Ȯra Kwara (Kwara State), onwéré mádu ha sị rùrù, 935,000 (2015).[1]

Ihu igwe

dezie
 
Ihu igwe na Ilorin, Nigeria.

Oke udumiri nke Ilorin bų ǫnwa eprel rue ǫktoba. Ǫkǫchi na ebido na ǫnwa novemba rue maachị. Etiti ekpemeoku ya no na 26.7 °C. Ozuzomiri ya bų ihe dika 1,287 mm nime otu afǫ.

Lee nke ozo

dezie
dezie

References

dezie
  1. Madu na Ilorin Agglomeration, Citypopulation of Nigeria, looked up on 19 February 2016.