Ekwang
nri ọdịnala ndi Efik na ndị Ibibio nke Naijiria
Ekpang Nkwukwo
Akụkụ nke | Cameroonian cuisine |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
ụmụ amaala ka | Bafaw people, Kpwe people, Oroko people, Ȯra Akwa Ibom, Ȯra Cross River |
mba osi | Naijiria, Kameroon |
ndị ji ya eme ihe | iri nri |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Intangible Cultural Heritage |
Ekwang (nke a makwaara dị ka "Ekpang Nkukwo" na, "Ekpang" na "Ekwang Coco") bụ nri Cameroon na Naijiria nke sitere na ndị Bakweri, Bafaw Oroko, Cross River State na Akwa Ibom State.[1][2] A na-eji édè ọhụrụ a na-ekpuchi na akwụkwọ édè eme ya.[3][4] Ihe ndị ọzọ a na-etinye bụ azụ ọhụrụ maọbụ nke a na-ese anwụrụ ọkụ, anụ, mmanụ nkwụ, mfịrịya (crayfish )na ngwá nri ndị ọzọ ga-eme ka ọ na-esi ísì ụtọ.[5]
Ebensidee
dezie- ↑ HOW TO MAKE DELICIOUS EKWANG (en-US). Precious Core (2020-11-14). Retrieved on 2021-07-18.
- ↑ Abella. Cameroon Ekwang by PreciousKitchen (en-US). African Vibes Magazine. Retrieved on 2021-07-18.
- ↑ My Local Adventures Blog: The Best Ekwang Recipe in Cameroon. My Local Adventures Blog. Retrieved on 2021-07-18.
- ↑ Ekwang (Ekpang Nkukwo) (en-US). Immaculate Bites (2013-12-27). Retrieved on 2022-03-05.
- ↑ Ekwang | Traditional Stew From Southwest Region | TasteAtlas. www.tasteatlas.com. Retrieved on 2022-03-05.