Dominika
Akụkụ nke | Lesser Antilles, Windward Islands, European Union tax haven blacklist, Caribbean |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 1978 |
aha gọọmenti | Commonwealth of Dominica, Dominica, Commonwealth de Dominique, Dominica |
akara ala | Commonwealth of Dominica, Commonwealth Dominica |
aha mkpirisi | 🇩🇲 |
A gụrụ aha | Sunday |
asụsụ njieme | Bekee |
Abụ njirimara | Isle of Beauty, Isle of Splendour |
omenala | culture of Dominica |
ederede moto | Apres Bondie, C'est La Ter, After God is the earth, След Бог е земята, The nature island, Wedi Duw, y Ddaear |
kọntinent | Olile anyanwu Amerika |
mba/obodo | Dominika |
isi steeti | Roseau |
dị na mpaghara oge | UTC−04:00, Atlantic Time Zone, America/Dominica |
dị na / na njirimara ahụrụ ányá | Caribbean |
nhazi ọnọdụ | 15°25′0″N 61°20′0″W |
nhazi nke ebe ọwụwa anyanwụ | 15°23′43″N 61°14′25″W |
nhazi nke ebe ugwu | 15°37′48″N 61°25′48″W |
nhazi nke ebe ndịda | 15°12′27″N 61°21′13″W |
nhazi nke ebe ọdịda anyanwụ | 15°32′16″N 61°28′47″W |
geoshape | Data:Dominica.map |
ebe kachasi elu | Morne Diablotins |
kacha ala | Caribbean Sea |
ụlọ ọrụ nke onye isi ala na-enwe | president of Dominica |
Onye isi ala | Charles Savarin |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Prime Minister of Dominica |
Onyeisi gọọmenti | Roosevelt Skerrit |
òtù omebe iwu | House of Assembly of Dominica |
central bank | Eastern Caribbean Central Bank |
Ego | Eastern Caribbean dollar |
Nkwekọrịtara oke ala | Venezuela |
akụkụ ịkwọ ụgbọala | left |
ụdị nkwụnye ọkụ eletrik | AC power plugs and sockets: British and related types, BS 1363 |
na-esochi | West Indies Federation |
Asụsụ ọ na-asụ | Bekee, Bekee, Saint Lucian Creole |
webụsaịtị | http://www.dominica.gov.dm/ |
hashtag | Dominica |
Ogo dị elu ọnọdụ ịntanetị | .dm |
ọkọlọtọ | flag of Dominica |
uwe agha | coat of arms of Dominica |
ọdịdị ala nke isiokwu | geography of Dominica |
nwere àgwà | free country |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of Dominica |
Akụ na ụba nke isiokwu | economy of Dominica |
demographics nke isiokwu | demographics of Dominica |
koodu obodo mkpanaka | 366 |
Koodu ọkpụkpọ obodo | +1767 |
nọmba ekwentị mberede | 999 |
koodu akwụkwọ ikike maka ụgbọ ala | WD |
ọnụọgụ njirimara mmiri | 325 |
agwa Unicode | 🇩🇲 |
udi maka maapụ | Category:Maps of Dominica |
Dominika (Asụsụ France: Dominique) ézíbóté áhà ya bu Àkù-ñkịtị nke Dominika, bu òbòdò àgwè na Ògbu miri Karibbean. Na odida olilé anyanwu ya bu Guadeloupe, na owuwa nleda anyanwu ya bu Martinik. Ívụ bu mgbárí kilometers 754 na ébé kárírí na élú àlà ya bu Morne Diablotins nwéré ogologo rúrú meters 1,447. Ha sị Àkù-ñkịtị nke Dominika wèrè madu ruru 73,897 (2017). Ishiochie ya bu Roseau.
Há gùrù Dominika "Nature Isle of the Caribbean" (nwa Àlà na mmiri nke Karibbean) maka àlà ha si é mésoghị. O bu àlà na mmiri nke kárírí bu nwátà na ébé ha na kpo Antilles Ntạ maka àlà katu náa kéwári e kéwárí na álá ókú àlà, o zịrị na àlà maka ó nwèrè mmiri nkechi ókú. Obodo na mmiri nkeá nwèrè óhiá ugwu ukwu di ndù ndù, búrú úlọ akwukwo ndù, anumanu, na anú élú di ntakírí na uwà. Ámá nke énweghi mmiri na ifufe di na odida anyanwu mmiri, mànà ézù di na etíti àlà nke. Nnùnù omeka Sisserou (madu mara ya ka Mpaghara Amazon), nnùnù àla nka, bu ihe nor na okoloto obodo nke. Àkù Dominika lìlì na ndi madu na báta maka nlénle na ikú ubi.
Christopher Columbus gùrù àlà mmiri nke shí ubochi o hùrù ya, Sundai (Dominica na asụsụ Latin), Önwa iri na otụ 3, 1493. Na afọ nari shí mgbe Columbus bàrà, Dominika nòrò onwé ya na ndi Carib nòrò nga mgbe ndi Europe kúfùrù ha na obodo mmiri gbara Dominika gburu gbúrù. France mèchàrà nweré áká Dominika nyé Njikota Ochíchìézè na 1763. Njikota Ochíchìézè mecha tinyé ochíchì na kú Dominika ímé mpaghara ya na 1805.
Inyeonwé maka ohu Afrika mèrè ébé níle na Mpaghara Britain na 1834, na 1838, Dominika búzọr búrú àlà nke ndi ojie né tinyé ónú na ákíkó obodo. Na 1896, Njikotak Ochíchìézè byàrà ozór I chí Dominika, mé ya ka o bu nkeji mpaghara ézè nwanyị. Na ọkara afọ ochie gárá, shí 1958 rüó 1962, Dominika buzị nkeji obodo di ndu ogẹ-ntạ ha kporo Federation Odida Indies. Na 1978, Dominika nwèrèzi onwé yá.