Asa language
obere ụdị nke | South Cushitic |
---|---|
mba/obodo | Tanzania |
ụmụ amaala ka | Manyara Region |
Ọkwa asụsụ UNESCO | 6 extinct |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 8b Nearly Extinct |
Asụsụ Asa (Aasá), nke eji Aasax were mara (a na-akpọkwa ya Aasá, Aasáx, Aramanik, Asak, Asax, Assa, Asá), bụ nke ndị Asa nke Tanzania na-asụ bu.[1] Asụsụ ahụ ala la, adịghịzi asụ ya; agbụrụ Assa dị n'ebe ugwu Tanzania bu naanị okwu ole na ole ka ha na echete nke ha nụrụ ka ndị okenye ha na-eji ya eme ihe, ọ dịghịkwa onye na asụ ya n'ime onwe ha. Obere ihe ka a maara banyere asụsụ ahụ; ihe edeturu maka asụsụ ahụ ma eleghị anya nwere ike ibu okwu Aasa eji eme ihe na ndekọ nke Maasai dị ka asụsụ ngwakọta Mbugu.
Nhazi okwa
[dezie | dezie ebe o si]A na-ahazi kebe Asa dị ka asusu Cushitic, nke ya na Kw'adza yiri ofuma. Kama, ọ nwere ike ijigide ihe na-abụghị nke Kushitic site na mgbanwe asụsụ mbụ, ọ pụkwara ịhapụ ya nke ọma.
Ndị Aramanik (Laramanik) na-asụbu Asa ofuma, mana ha mechara gaa suwa Nandi (dị iche na Maasai).
Okwu nka
[dezie | dezie ebe o si]- Wataka-ihe niile
- bururita - ọkụ
- dah - mkpịsị aka
- ga - igwe ojii
- ki=te - nwụọ
- wa-t- - nkịta
- rakaš - kpọrọ nkụ
- yatara - ihe ọṅụṅụ
- Hazat - ụwa
- ʔag- ~ ʔag - iri nri
- ila-t- - anya
- ʔoreʔ-ek - ebe dị anya
- maʔa - mmiri
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]- Petrollino, Sara & Maarten Mous, 2010, Recollecting Words and Expressions in Aasã, a Dead Language in Tanzania