Location via proxy:   [ UP ]  
[Report a bug]   [Manage cookies]                
Jump to content

Angelique Kidjo

O sị Wikiquote

Angelique Kidjo bụ onye na agụ egwu nke ala Benin nke amụrụ n'abali iri na anọ nke ọnwa asaa n'afọ 1960.

Angelique Kidjo (2017)

Kwotu

[dezie]
  • Ụbụrụ gị bụ ngwa agha kachasi ibe ya inwere, jikọọ ya na obi gi, ịga-aga ebe ọbụla ịchọrọ.

Njikọ mpụga

[dezie]